settings icon
share icon

Nnọọ na www.GotQuestions.org ụdị nke Igbo!

Ajụjụ ndị gbāsara Akwụkwọ Nsọ kà a nà-ènye ụsa

Anyị nà-àrịọ mgbaghàra, mànà n’ogē a, anyị agāghị enwe ike ịnābàtà ajụjụ e zībàtààrà anyị n’Igbo. Ọ bụrụ nà i nwèrè ike ịgụ mà dee Bèkeè, i nwere ike izibàtà ajụjụ ndị nke gị nà - https://www.gotquestions.org/Bible-Questions.html.

Ndị e dēpụ̀tàrà n’òkpurù bụ̀gàsị̀ ihuakwụkwọ ndị anyị nwere dị n’Igbo:



Ozi Ọma ahụ

Nwetela Ndụ Ebighi Ebi?

Natawo Mgbaghara mmehie? Kedu etu m gà-èsi nata mgbaghara mmehie site na Chineke?

Gịnị kà ọ pụtara ịnābàtà Jizọs dịka Onyenzọpụta ǹke onwe gị?

Gịnị bụ atụ̀màtụ nke nzọpụta / ụzọ̀ nzọpụta?

Gịnị bụ onye Kristian (onye nke Kraịst)?

Etinyela m okwukwe m nà Jizọs na nwa oge gara aga…ugbua gịnịkwa?



Ajụjụ ndị dị oke mkpa

Chineke Ọ̀ dị̀? È nwèrè ihemgbaàma/ihengosi e nwere maka (igōsìpụ̀tà) ịdị adị Chineke?

Onye bụ Jizọs Kraịst?

Jizọs Ọ̀ bụ̀ Chineke? È mèkàtàrà nwee mgbe Jizọs kụ̀ọ̀rọ̀ nà Ya bụ̀ Chineke?

Ajụjụ ndị gbāsara Akwụkwọ Nsọ kà a nà-ènye ụsa
© Copyright Got Questions Ministries